How well can you speak and write Igbo Language? Oja column with Amarachi Attamah
NLE FU ANYA. Odee… Amarachi Attamah Ndị Igbo sị na okwu a na-asọ anya, anaghị ebi gboo. Ihe a na-afụ m n’obi m choro ikwu maka ya taa bụ NLEFU ANYA. Nlefu anya emebiela ọtụtụ ihe n’obodo anyị ma ezinụlọ anyị taa. Ọnwụ mberede dị iche iche, ọya dị iche iche na-akpagharịzi, agaghị n’ihu, ohi […]
How well can you speak and write Igbo Language? Oja column with Amarachi Attamah Read More »









